Diana Nwaiwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Diana Nwaiwu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereDiana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọktoba 1973 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Diana Esther Nwaiwu (a mụrụ n'ubochi 10 n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1973) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa nke na-eche goolu n'otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Naịjirịa . O so n'òtù ahụ na mmalite iko mba ụwa nke umu nwanyi FIFA n'afọ 1991 yana iko mba ụwa nke umu nwanyi FIFA afọ 1995. [1] N'ogo klọb, ọ gbaara ndi ọtu Kakanfo Babes bọọlụ na Naịjiria. [2]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. FIFA Women's World Cup Sweden 1995 - Teams. FIFA Women's World Cup Sweden 1995. FIFA (1995). Archived from the original on 24 October 2007. Retrieved on 2007-09-28.
  2. FIFA Women's World Cup China 1991 - Technical Report (PDF). FIFA Women's World Cup China 1991. FIFA (1991). Retrieved on 20 October 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]