Diane Gashumba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Daine Gashumba

Diane Gashumba MD, MMed (Pediatrics), bụ onye Rwandan na-ahụ maka ụmụaka, onye nchịkwa ahụike, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye nnọchi anya mba ọzọ na onye nnọchianya Rwandan a họpụtara na alaeze Sweden kemgbe ọnwa June 12, 2021. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista nke Ahụike na kọmitii nke Praịm Minista Edouard Ngirente.[1] A họpụtara ya n'ọkwa ahụ n'ụbọchị 4 Ọktoba 2016.[2][3]

Tupu nke ahụ, site n'ụbọchị 26 Machị 2016 ruo ụbọchị 4 Ọktoba 2016, Gashumba jere ozi dị ka Minista nke Mmekọahụ na Nkwalite Ezinụlọ na kọmitii nke Praịm Minista Anastase Murekezi.[3][4]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ntirenganya (2020-02-15). Rwanda: Health Minister Dr Gashumba Resigns (en). allAfrica.com. Retrieved on 2020-03-01.
  2. Rwanda Eye Staff (5 October 2016). 'Cabinet reshuffle list' Dr Diane Gashumba is new health minister. Retrieved on 22 June 2017.
  3. 3.0 3.1 MOHR. Profile of Dr. Diane Gashumba. Ministry of Health (Rwanda) (MOHR). Archived from the original on 2016-11-20. Retrieved on 2022-10-22.
  4. AWIEF (2016). Brief Biography of Dr. Diane Gashumba. Africa Women Innovation & Entrepreneurship Forum (AWIEF). Archived from the original on 17 October 2016. Retrieved on 22 June 2016.