Didier Kamanzi
Didier Kamanzi, bụ onye na-eme ihe nkiri na Rwanda.[1] Otu n'ime ndị na-eme ihe nkiri kachasị ewu ewu na ihe nkiri Rwandan, a maara Kamanzi nke ọma maka ọrụ ya na ihe nkiri Cwasa, Rwassibo na Catherine.[2]
Ewezuga ime ihe nkiri, ọ bụkwa onye egwuregwu na otu egwuregwu rugby nke mba Rwanda.[1]
Ndụ onwe
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya n'afọ 1994 na obodo Burundi dịka nwa nke atọ n'ezinụlọ nwere ụmụnne isii. Mgbe mgbukpọ agbụrụ nke Rwanda gasịrị, ọ laghachiri Rwanda n'afọ 1994 wee gaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye na-eche nche maka klọb abalị dị n'ógbè ahụ ruo ọnwa ole na ole.[2]
Ka ọ na-arụ ọrụ dịla onye na-eche nche na klọb abalị, ọ nwetara onyinye ịnwale ihe nkiri. Ọ gara nyocha ma nweta ọrụ ahụ.[2]
N'afọ 2015, o ritere ihe nrite maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ihe nrite ihe nkiri Rwandan.[3]
Akụkụ Filmography
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ụdị | [Ihe e dere n'ala ala peeji] |
---|---|---|---|---|
2016 | Mutoni | Rusangwa | Ihe nkiri TV | |
2014 | Umurabyo | Ihe nkiri | [4] |
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Girls Love My Eyes! interview with Kamanzi Didier who is best known as Max In the film. umuryango. Retrieved on 14 October 2020.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 About Didier. mutoni. Retrieved on 14 October 2020.
- ↑ RWANDA MOVIE AWARDS TO BE GIVEN FOR FOREIGNERS FOR FIRST TIME. kissfm. Archived from the original on 30 September 2020. Retrieved on 14 October 2020.
- ↑ The film 'Umurabyo' brings a message against the kidnapping of people in the District. igihe. Retrieved on 14 October 2020.