Dignified Mobile Toilets

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dignified Mobile Toilets
azụmahịa
Oge/afọ mmalite1992 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
webụsaịtịhttp://www.dmttoilets.com/aboutus.htm Dezie

Dignified Mobile Toilets (DMT) bụ usoro ụlọ mposi ọha na eze na-agagharị agagharị nke Isaac Durojaiye mepụtara n'afọ 1992.[1][2] A maara ya site n'okwu "azụmahịa na-eme ihe ọchị bụ azụmahịa siri ike!"; ọ bụ nke mbụ na Naịjirịa, nke e bu ụzọ chepụta dị ka ihe ngwọta iji nye mmadụ nkasi obi n'oge oriri, ihe omume na nnọkọ ndị ọzọ.[3][4] A na-arụpụta ụlọ mposi ndị na-agagharị agagharị na Naịjirịa, ma na-akwụ ụgwọ ma ọ bụ na-ere na Naịjirịa na mba ndị ọzọ dị n'Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka. Mgbe e bidoro ya, DMT bu n'uche ibelata ụkọ ụlọ mposi ọha na eze na imeziwanye ịdị ọcha karịsịa n'etiti ndị bi n'obodo Lagos.[5][6][7][8][9] DMT na-eme atụmatụ iji ihe mkpofu mmadụ mee ihe na gas.[10]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. OTUNBA GHADAFI: How one man turned shit into big business. Millionaire (July 15, 2017). Archived from the original on July 22, 2017. Retrieved on April 30, 2017.
  2. Adeniyi Adekunle (2005). Even here, even now: inspiring stories, lessons, and smart advice from 12 leading entrepreneurs and visionaries in Nigeria. AwakeAfrica. ISBN 9789780673345. 
  3. Kofoworola Bello Issue (May 5, 2016). Toilets!. Retrieved on April 30, 2017.
  4. WHY I WENT INTO TOILET BUSINESS- DUROJAIYE. The Nigerian Voice. Retrieved on April 30, 2017.
  5. Mobile toilets big business in Nigeria. YouTube. CNN (2010). Retrieved on April 30, 2017.
  6. "Toilets in Nigeria (III)Thinking of bio gas", Daily Trust, Media Trust, November 28, 2013. Retrieved on April 30, 2017.
  7. "Answering the call of nature in Lagos", BBC, November 16, 2006. Retrieved on April 30, 2017.
  8. Constant Beugré (2016). Social Entrepreneurship: Managing the Creation of Social Value. Taylor & Francis. ISBN 9781136655869. Retrieved on April 30, 2017. 
  9. "Lucrative s**t! How some individual profit from lack of toilets", Tribune, November 20, 2016. Retrieved on April 30, 2017.
  10. Meana Kadri (December 3, 2010). "Shit is Serious Business" – Wagon Toilets. OpenIDEO. Retrieved on April 30, 2017.