Gaa na ọdịnaya

Dimbo Atiya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Dimbo Atiya bụ onye Naijiria na-emeputa ihe na onye ntụzi Nollywood sitere na steeti Nasarawa. Na 2022, o meriri 2022 AMVCA Best Africa Magic Original Drama Series na usoro Ihe nkiri "Halita" o meputara iti ndị asọmpi isii.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

    Njikọ mpụga

    [dezie | dezie ebe o si]
    • Dimbo AtiyanaIMDb