Dina Amer
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, onye ntaakụkọ, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
Dina Amer bụ onye nduzi ihe nkiri Egypt-American, onye edemede, onye mmepụta na onye nta akụkọ.[1][2][3]
A mụrụ Amer ma zuokwa ya na United States.[4]
Ọrụ ndị amer bu ndi The New York Times, CNN, na VICE biputarala.[5] N'afọ 2011, ọ natara onyinye Kahlil Gibran Spirit of Humanity Award site na Arab American Institute Foundation (AAIF) maka mkpesa omere banyere Arab Spring na Egypt.[6] N'afọ 2016, ọkpesara banyere ịzụ ahịa mmadụ nke ndị gbara ọsọ ndụ nke agha obodo Siria na akụ na ụba dị n'okpuru ala nke ihe mgbochi iwu na-akwadoghị nke Egypt gaza maka mmemme Vice News Black Market: Dispatches .[5]
Ihe nkiri izizi Amer, You Resemble Me, gosipụtara na 78th Venice International Film Festival.[7][8] Maka ihe nkiri ya Cain na Abel, nke ya na Omar Mullick dere, a kpọrọ ya na Sundance Screenwriters' Lab na Jenụwarị 2022.[9]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Aha ya | Onyinye | Ihe Rịba ama |
---|---|---|---|
2013 | Ogige ahụ | Onye na-eme ihe nkiri[10] | Ihe nkiri |
2021 | Ị Dị M | Onye nduzi, onye edemede, onye mmepụta na onye na-eme ihe nkiri | Ihe nkiri |
Ihe nrite na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Nsonaazụ | Ihe nrite | Ụdị | Ọrụ | [Ihe e dere n'ala ala peeji] |
---|---|---|---|---|---|
2021 | Ndị a họpụtara | Emume ihe nkiri mba ụwa nke São Paulo | Ihe nkiri kacha mma | Ị Dị M | [11] |
Ndị a họpụtara | Emume ihe nkiri Venice | Ihe nrite nke Autori | [12] | ||
Ihe mmeri | Emume ihe nkiri Red Sea International | Ihe nrite ndị na-ege ntị | [13] | ||
2022 | Ihe mmeri | International Federation of Film Critics | Ihe nkiri mba ụwa kacha mma | [14] |
- ↑ Algeria’s Sofia Djama, Egypt’s Dina Amer head to Saudi’s Red Sea Lodge. screendaily.com. Retrieved on 2022-04-05.
- ↑ Dina Amer on the Troubling, Unforgettable True Story Behind ‘You Resemble Me’. vice.com. Retrieved on 2020-12-31.
- ↑ Keslassy (2021-09-08). Dina Amer Deconstructs Radicalization in Venice Days’ Bold Feature Debut ‘You Resemble Me’ (en-US). Variety. Retrieved on 2022-04-17.
- ↑ Egyptian-American filmmaker Dina Amer discusses her debut feature ‘You Resemble Me’. arabnews.com. Retrieved on 2022-04-05.
- ↑ 5.0 5.1 Venice 2021 Women Directors: Meet Dina Amer – “Tu Me Ressembles” (“You Resemble Me”). womenandhollywood.com. Retrieved on 2020-12-31.
- ↑ AAIF's Kahlil Gibran Gala Celebrates Youths of Arab Spring. wrmea.org. Retrieved on 2020-12-31.
- ↑ YOU RESEMBLE ME. cineuropa.org. Retrieved on 2020-12-31.
- ↑ The Match Factory boards Venice Giornate degli Autori title ‘You Resemble Me’ (exclusive). screendaily.com. Retrieved on 2020-12-31.
- ↑ Sundance Institute Sets Fellows For 2022 Screenwriters Lab. deadline.com. Retrieved on 2020-12-31.
- ↑ Watch The Square | Netflix Official Site (en). www.netflix.com. Retrieved on 2022-04-17.
- ↑ You Resemble Me. 45.mostra.org. Retrieved on 2020-12-31.
- ↑ Venice 2021 preview: Critics’ Week and Giornate degli Autori highlights. screendaily.com. Retrieved on 2021-12-31.
- ↑ ‘Brighton 4th’ Wins Best Film At Saudi Arabia’s Red Sea International Film Festival. deadline.com. Retrieved on 2021-12-31.
- ↑ Clara Sola wins Suvarna Chakoram at IFFK. thehindu.com. Retrieved on 2022-04-05.