Divine Aide Omo
Ọdịdị
Divine Aide Omo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
| Ụdị egwuregwu | taekwondo |
Divine Aide Omo bụ onye Naịjirịa na-eme ihe egwuregwu taekwondo, na-asọmpi na katigori okenye ụmụ nwanyị. O meriri ma rite ọla nchara n'ihe omumue 2011 All-African Games na katigori ndi 53 kg.
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Divine Aide meriri ma rite ọla nchara n'ihe omume katigori 53 kg na 2011 All-African Games nke e mere na Maputo, Mozambik . [1]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ TaekwondoData (en). TaekwondoData. Retrieved on 2021-02-01.