Djeneba N'Diaye
Ọdịdị
Djeneba N'Diaye
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Mali |
| Obodo maka egwuregwu | Mali |
| Aha enyere | Djénéba |
| Aha ezinụlọ ya | N'Diaye |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Julaị 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Bamako |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2015 FIBA Women's AfroBasket, 2019 FIBA Women's AfroBasket, 2021 FIBA Women's AfroBasket |
Djeneba N'Diaye (amụrụ na 8 Julaị na afọ 1997) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball maka AMI Basketball na otu mba Mali.[1]
Ọ nọchitere anya Mali na afọ 2019 Women's Afrobasket .[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Djeneba N'Diaye at FIBA