Djenebou Sissoko
Ọdịdị
Djenebou Sissoko
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
aha ezinụlọ ya | Sissoko |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Jụn 1982 |
Ebe ọmụmụ | San |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2008 Summer Olympics |
Djénébou Sissoko (amụrụ na abalị iri na abuo na onwa nke isii, na afo 1982 na San) bụ onye Mali na-egwu basketball ụmụ nwanyị. Sissoko nọchitere anya Mali, ma sọọ mpi dị ka akụkụ nke otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị na afọ 2008 Summer Olympics na Beijing. N'oge asọmpi ahụ, o nwetara ngụkọta nke akara iri abụọ na anọ na iri atọ na abụọ, gụnyere iri na atọ megide Czech Republic, na egwuregwu ise.
Sissoko bụkwa onye otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Djoliba AC na Bamako.