Djibouti Telecom

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Djibouti Telecom
Industry Telecommunications
Headquarters Djibouti, Djibouti
Products Mobile services



Internet services



Fixed line



Digital television
Services mobile,fixed line and broadband services
Website www.djiboutitelecom.dj
Djibouti Telecom
azụmahịa
Ụlọ ọrụ mmepụta ihetelecommunications Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụDjibouti Dezie
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtaraekwentị Dezie

Djibouti Telecom (Djibouti Télécommunication Co.) bụ ụlọ ọrụ nke gọọmentị na-ahụ maka nkwukọrịta na obodo Djibouti, Djibouta. Ọ na-enye ọrụ ekwentị, ekwentị mpanaaka, ya nakwazi ịntanetị maka ọha na eze. Ụlọ ọrụ ahụ nwere isi ụlọ ọrụ ya n'isi obodo mba ahụ. Na ngwụcha afọ 2013 ụlọ ọrụ ahụ mechara kpughee ọrụ 3G ya na mba ahụ dum ma malitekwa na afo 2017 kpughee ozi 4G+. Isi onyinye ịntanetị nke ụlọ ọrụ ahụ maka ịntanetị na mba ahụ dum na-elekwasị anya ugbu a na ọrụ ADSL.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]