Djibril Moussa Souna
Ọdịdị
Djibril Moussa Souna
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Niger |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Mee 1992, 19 Eprel 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Niger |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Ndị otu bọọlụ mba Niger |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2012 Africa Cup of Nations |
Djibril Moussa Souna (bu onye amụrụ na Mee 7, 1992 na Niamey, Niger[1] ) bụ onye Nigerien na-agba bọọlụ. Ọ na-egwuri egwu ugbu a dị ka onye na-agbachitere ndị otu Niger AS GNN . Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba Niger, nke a kpọrọ na 2012 Africa Cup of Nations .
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Niger - M. Djibrilla - Profile with news, career statistics and history - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-03-27.