Domingo López Torres

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Domingo López Torres
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSpain Dezie
Aha enyereDomingo Dezie
aha ezinụlọ yaLópez Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Mee 1907 Dezie
Ebe ọmụmụSanta Cruz de Tenerife Dezie
Ụbọchị ọnwụ yaFebụwarị 1937 Dezie
Ebe ọ nwụrụSanta Cruz de Tenerife Dezie
ihe kpatara ọnwụexecution by drowning Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, onye ese, Odee akwụkwọ Dezie
Ijesurrealism Dezie
ụdịÁbu Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

Domingo López Torres (1910-1937) bụ onye na-ese ihe, onye edemede, na onye na-ede uri na Canary. A mụrụ ya n'ezinụlọ dara ogbenye na Santa Cruz de Tenerife. Ọ ghọrọ onye na-amụta onwe ya ma kwenyesie ike na ụkpụrụ Marxist, na-arụ ọrụ dị ukwuu na mmepe nke ọgụgụ isi mgbanwe na Canary Islands.

O bipụtara isiokwu ndị na-akpali akpali n'akwụkwọ ọrụ dị iche iche, dị ka La Tarde na Gaceta del Arte. Ọtụtụ n'ime ihe odide ya jikọtara Surrealism na Marxism.[1] N'afọ 1930, o guzobere akwụkwọ akụkọ ọdịbendị, echiche, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị Cartones. N'afọ 1935, ọ meghere ụlọ ahịa akwụkwọ na-ere ụtaba, nke ghọrọ ebe nzukọ maka ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ndị otu edemede Canary.

Mgbe Agha Obodo Spain malitere, ọ bụ otu n'ime ndị mbụ e jidere. A tụrụ ya mkpọrọ n'ogige ịta ahụhụ Nationalist n'afọ 1937. Ụlọ mkpọrọ a jupụtara na mmadụ bụbu ụlọ nkwakọba ihe nke Fyffes ebe a na-echekwa unere. E gburu ya site n'ikpuchi ya n'akpa ákwà ma tụba ya n'oké osimiri.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

López Torres dere akwụkwọ abụọ:

  • Diario de un sol de verano (1929); bipụtara na 1987.
  • Lo imprevisto (1936); akwụkwọ uri; bipụtara na 1981'

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Greeley (2006). Surrealism and the Spanish civil war. New Haven: Yale University Press, 97. ISBN 978-0-300-11295-5. OCLC 728069628. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]