Dope Saint Jude

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dope Saint Jude
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1990s Dezie
Ebe ọmụmụCape Town Dezie
Ọrụ ọ na-arụsinger-songwriter, rapper Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2017 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
webụsaịtịhttp://www.dopesaintjude.com Dezie

Catherine Saint Jude Pretorius, onye a maara dịka Dope Saint Jude, bụ onye South Africa na-eti egwu, onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu na onye mmepụta egwu.

Usòrò:Higher Self album cover.jpeg

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Dope Saint Jude na Cape Town ma otolitere na Elsies River. Ọ kụziiri onwe ya guitar mgbe ọ dị afọ iri na abụọ wee malite ide uri iji soro egwu ya. O mechara banye n'ụdị hip hop nke ya, nke a kọwara dị ka ụda Mgbakwunye maka njikọta nwanyị, nnabata na ike. A ma ya ama maka iweta "queer" n'ihe nkiri hip hop.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ ya n'afọ 2011, n'egosipụta n'ihie omume dị ka Saint Dude, a drag king. N'oge a, ọ malitere otu egwu drag queen dị na akwụkwọ na South Africa. N'afọ 2013, Saint Jude hapụrụ otu ahụ iji rụọ ọrụ dị ka onye na-eme ihe nkiri naanị ya.[2]

N'afọ 2016, ya na M.I.A. rụkọrọ ọrụ nsonye nke vidiyo mgbasa ozi nke H&M maka izu mmegharị ụwa.[3] Na'onwa Julaị afọ 2016, Saint Jude wepụtara EP mbụ ya, Reimagine .[4] N'afọ 2017, e gosipụtara ya na abọm Jlin, Black Origami .[5]

O meela ihe nkiri na Cape Town International Jazz Festival n'afọ 2017, Mahadum Stanford n'afọ 2017 nakwa Afropunk Festival Johannesburg n'afọ 2018.[6][7][8]

N'afọ 2018, o wepụtara EP ya nke abụọ, Resilient .[9] E wepụtara egwu a, "Grrrl Like" n'ọnwa Ọktọba afọ 2018.[10] E ji egwu a mee ihe maka ihe ngosi Apple TV Dickinson, ihe ngosi Netflix nke anime Kipo na Age of Wonderbeasts, mgbasa ozi nke onye na-emepụta ụgbọ ala na ihe nkiri n'ewu ewu nke Netflix's South African original series, Blood & Water .[11][12]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

  • Reimagine (2016)
  • Resilient (2018)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. SA’s Dope Saint Jude gets featured on Apple Music. musicinafrica.net. Retrieved on 2 October 2021.
  2. Dope Saint Jude messes with Cape Town’s head. africasacountry.com. Retrieved on 2 October 2021.
  3. Dope Saint Jude Has a Right To Flex. okayafrica.com. Retrieved on 2 October 2021.
  4. Rapper Dope Saint Jude has found her cause — it’s reimagined and redefined. mg.co.za. Retrieved on 2 October 2021.
  5. Jlin Announces Her Hugely Anticipated Sophomore Album. vice.com. Retrieved on 2 October 2021.
  6. Dope Saint Jude: From Elsies River to jazz fest. iol.co.za. Retrieved on 2 October 2021.
  7. WATCH: Dope Saint Jude performs at Stanford University in California. news24.com. Retrieved on 2 October 2021.
  8. QUEER SOUTH AFRICAN ARTISTS DOPE SAINT JUDE AND ANGEL-HO JOIN THE CAPE TOWN ELECTRONIC MUSIC FESTIVAL LINE-UP. afropunk.com. Retrieved on 2 October 2021.
  9. Watch Dope Saint Jude And Her Friends Living Their Best Lives in The Music Video For ‘Liddy’. okayafrica.com. Retrieved on 2 October 2021.
  10. Dope Saint Jude just released another punch-you-in-the-gut anthem. news24.com. Retrieved on 2 October 2021.
  11. South African musician Dope St Jude's track used in trailer for new Apple TV show. news24.com. Retrieved on 2 October 2021.
  12. UK-based Cape queer muso gains local fame. iol.co.za. Retrieved on 2 October 2021.