Dora Byamukama

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dora Byamukama
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereDora Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie

Dora Kanabahita Byamukama bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, onye ọka iwu, onye ọka ikpe na onye omeiwu. Ọ bụ onye a họpụtara ka ọ bụrụ onye otu ndị omeiwu nke East Africa maka oge June 2012 ruo June 2017.[1] Ọ rụburu ọrụ na mpaghara Mwenge South dị ka onye otu ndị omeiwu nke Uganda.[2]Na Afrịka

O nwere nzere abụọ na Mahadum Makerere ma a na-ewere ya dị ka ọkachamara mba ụwa na iwu, ikpe ziri ezi na mmepe.[2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hon. Dora Byamukama - Uganda. EALA. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 31 March 2015.
  2. 2.0 2.1 Masaba. "Uganda pins EALA speaker hopes on Dora Byamukama", New Vision, 2 June 2012. Retrieved on 5 April 2020.