Dorcas Oluwade
Ọdịdị
Dorcas Omanyo Oluwade bụ osote onye isi nke Mahadum Salem, Lokoja.[1][2][3] Ọ lara ezumike nká na Jenụwarị 18, 2021, mgbe nzukọ kansụl ọchịchị nke iri na asaa nke ụlọ akwụkwọ ahụ gasịrị. [4]Alewo Johnson Akubo, prọfesọ nke Sociology weghaara dịka vc ọhụrụ.
O nwere B.Ed. na Administration and Planning na M.Ed. na nchịkwa na atụmatụ. O nwekwara Ph.D. na Education Administration and Planning
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Salem varsity graduates 927, 37 with First Class. The Nation (27 April 2019). Retrieved on 27 April 2020.
- ↑ THE VICE CHANCELLOR. Dorcas Omanyo Oluwad. Retrieved on 27 April 2020.
- ↑ Female vice-chancellors in Nigerian universities as of December 2018. Africa Check. Retrieved on 3 April 2020.
- ↑ THE VICE CHANCELLOR | Salem University Nigeria (en-US). Retrieved on 2021-06-25.