Dorjee Wangdi Kharma
Ọdịdị
Dorjee Wangdi Kharma | |
|---|---|
| Member of the Arunachal Pradesh Legislative Assembly | |
| Assumed office 2019 | |
| Constituency | Kalaktang |
| Personal details | |
| Political party | Bharatiya Janata Party |
Dorjee Wangdi Kharma bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke na-eje ozi dị ka onye otu 10th Arunachal Pradesh Assembly si Kalaktang Assembly constituency.[1][2] Na 2019 Arunachal Pradesh nhoputa ndi omebe iwu, o meriri Tenzing Norbu Thongdok na oke nke 1,772 votes.[3] Na Disemba 2020, ọ si Janata Dal (United) gbanwere na Bharatiya Janata Party. [1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Seven MLAs switch over to BJP in Arunachal Pradesh", The Hindu, 2020-12-25. Retrieved on 2022-11-27. (in en-IN)