Dorothy Kisaka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dorothy Kisaka
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereDorothy Dezie
aha ezinụlọ yaKisaka Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1963 Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University Dezie
ogo mmụtaBachelor of Laws Dezie

Dorothy Kisaka (amụrụ 1964), bụ onye ọka iwu Ugandan na onye isi ụlọ ọrụ a họpụtara dị ka onye isi nchịkwa nke Kampala Capital City Authority, na 12 June 2020. Ọ nọchiri Jennifer Musisi, onye isi mmalite nke KCCA, onye gbara arụkwaghịm na 15 Disemba 2018. , na Injinia Andrew Mubiru Kitaka, onye na-arụ ọrụ dịka onye isi nchịkwa site na Disemba 2018 ruo June 2020.[1]

Ugo mmụta nke abụọ ya bụ Master of Arts in Organizational Leadership and Management, nke enwetara na Mahadum Uganda Christian University, na Mukono, Uganda. Ugo mmụta nke atọ ya bụkwa nzere Master of Arts, nke Mahadum York St John, na United Kingdom nyere.[1]

  1. 1.0 1.1 Nelson Mandela (14 June 2020). More you need to know about Dorothy Kisaka, the newly appointed KCCA boss. PML Daily. Retrieved on 14 June 2020.