Dorothy Masuka

Dorothy Masuka (3 September 1935 – 23 February 2019) bụ onyeZimbabwe amụrụ na South Africa bụ onye ọgụụ egwu jazz.
Egwú Masuka na-ewu ewu na South Africa n'afọ ndị iri itoolu na iri ise, mana mgbe abụ ya siri ike, gọọmenti malitere ị jụ ya ajụjụ. A mmachi bidoro egwu ya "Dr. Malaniii" nke n ekwu maka iwu siri ike, na afọ iri itoolu n' iri isi n otu ọ bụrụ abụ maka Patrice Lumumba, nke dugarariịkwaga ya.[1] Ịgba ọsọ a were afọ iri atọ na otu n' ozuzu ya mgbe ọ biri na Zambia ma rụọ ọrụ dị ka onye n' elekọtaa ụgbọ elu. Ọ laghachi Zimbabwe na afọ iri n' itoolu na iri asatọ mgbe nnwere onwe gasịrị.[1][1]
Ọrụ Egwu ya
[dezie | dezie ebe o si]N'ọnwa Ọgọstụ n'afọ puku abụọ na iri n' otu , Dorothy Masuka a na Ndụ dị VundVla, onye mepụtara ihe nkiri ncha a ma ama na South Africa, kwu pụtara atụmatụ ime ihe nkiri banyere ndụ Madu uka. Ihe nkiri ahụ ga -elekwasi anya n'afọ iri itoolu na iri ise n' otu ruo na afọ iri itoolu na iri ise na asaa . [2]
N' abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Eprel afọ puku abụọ n' iri na asaá , ọ pụtara na kọmputa "The Jazz Epistles featuring Abdullah Ibrahim & Eke yaa," na The Town Hall, New York City, na-emeghe ihe ngosi ahụ ma n'ebe "otu arụmọrụ na-mpkpali n'otu, n' ekpo ọkụ ma na ìgwè mmadụ ahụ".[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Sheldon (2005). Historical dictionary of women in Sub-Saharan Africa. Lanham, Md.: Scarecrow Press. ISBN 0810853310. OCLC 56967121.
- ↑ "Dorothy Masuka's life to be captured in film", Bulawayo24, 23 August 2011. Retrieved on 2 November 2011.
- ↑ Bilawsky, Dan, "The Jazz Epistles Featuring Abdullah Ibrahim & Ekaya At The Town Hall", All About Jazz, 1 May 2017.
Ọrụ egwu
[dezie | dezie ebe o si]Egwú Masuka na-ewu ewu na South Africa n'afọ ndị 1950, mana mgbe abụ ya siri ike, gọọmentị malitere ịjụ ya ajụjụ. A machibidoro egwu ya "Dr. Malan," nke na-ekwu maka iwu siri ike, na 1961 ọ bụrụ abụ maka Patrice Lumumba, nke dugara n'ịkwaga ya.[1] Ịgba ọsọ a were afọ 31 n'ozuzu ya mgbe ọ biri na Zambia ma rụọ ọrụ dị ka onye na-elekọta ụgbọ elu. Ọ laghachiri Zimbabwe na 1980 mgbe nnwere onwe gasịrị.[1]
N'ọnwa Ọgọstụ 2011, Dorothy Masuka na Mfundi Vundla, onye mepụtara opera South Africa a ma ama Generations, kwadoro atụmatụ ime ihe nkiri nke ndụ Masuka. Ihe nkiri a ga-elekwasị anya n'afọ 1952 ruo 1957. [2]
Na 27 Eprel 2017 ọ gosipụtara na egwu egwu "The Jazz Epistles featuring Abdullah Ibrahim & Ekaya," na Ụlọ Nzukọ Obodo, New York City, na-emepe ihe ngosi ahụ ma na-ebuga "otu arụmọrụ na-akpali akpali mgbe ọzọ, na-ekpo ọkụ ma na-emeri ìgwè mmadụ ahụ".
Dorothy Masuka nwụrụ na Johannesburg na 23 Febụwarị 2019, mgbe ọ dị afọ 83.
- ↑ 1.0 1.1 Sheldon (2005). Historical dictionary of women in Sub-Saharan Africa. Lanham, Md.: Scarecrow Press. ISBN 0810853310. OCLC 56967121.
- ↑ "Dorothy Masuka's life to be captured in film", Bulawayo24, 23 August 2011. Retrieved on 2 November 2011.