Doughboy (record producer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Doughboy (record producer)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoDoughboy, Doughboy Beatz Dezie
Aha ọmụmụBradley Brandon Dezie
Aha enyereBradley Dezie
aha ezinụlọ yaBrandon Dezie
aha pseudonymDoughboy, Doughboy Beatz Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Septemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụColumbus Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, onye na-emeputa ihe ndeko Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2008 Dezie
diskografiDoughboy Beatz discography Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie

Bradley Brandon (amụrụ n'ubochí mbụ n'ọnwa Septemba, n'afọ 1989), onye a maara dị ka Doughboy Beatz ma ọ bụ naanị Doughboy, bụ onye na-emepụta ihe ndekọ America si Columbus, Mississippi.[1][2] O nwere ike ịbụ na a maara ya nke ọma maka imepụta "Pedestrian" site n'aka onye na-eti egwu Gunna, yana "Lost It" site n'aka onye na-eti egwu Rich The Kid gosipụtara Offset na Quavo nke Migos nke RIAA kwadoro ọla edo.[3][4]

Doughboy emepụtala ụfọdụ egwu maka ndị egwu dị iche iche dịka Young Jeezy, Gucci Mane, Future, Yo Gotti, Juicy J, 21 Savage, NBA Youngboy, Lil Boosie, Soulja Boy, Shy Glizzy, YFN Lucci, Plies, Trina, Crooked I, B.G, CyHi the Prynce, n'etiti ndị ọzọ.[5] O nwetara Grammy Nomination n'ihe banyere ọrụ ya na 21 Savage's I Am > I Was for Best Rap Album na 62nd Annual Grammy Awards.

Mmalite ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Brandon bịdọrọ ịkụ egwu ógè ọ dị afọ iri na ise, maka nwanne ya nwoke nke nta na FL Studio.[5] Ọ gara n'ihu mepụta Hitz Committee / Jive Records signee, Trai'D's lead single "Gutta Chick" na 2008.[6] "Gutta Chick" ruru ọnụ ọgụgụ 72 na chaatị Billboard Hot R&B/Hip-Hop Songs.[7] Doughboy esorola ọtụtụ ndị ọzọ na-ese ihe kemgbe ahụ.

N'ime afọ 2010, Doughboy agbasoola mmepụta na ụfọdụ ọrụ a ma ama nke gụnyere Jeezy's Trap or Die 2, Shy Glizzy's Law 3, Rich The Kid's The World Is Yours, Gunna's Drip Season 3 na Gucci Mane's East Atlanta Santa .

N'ọnwa Septemba n'afọ 2019, Doughboy bịanyere aka na Metro Boomin's Boominati Worldwide label.[8][9] Boominati Worldwide nwere mmekorita ya na Republic Records na Universal Music Group.[10]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. BMI Repertoire Bradley Brandon. BMI.com. Retrieved on December 26, 2018.
  2. Doughboy Beatz - Bio. Doughboybeatz.com. Archived from the original on December 27, 2018. Retrieved on December 26, 2018.
  3. Gold & Platinum - RIAA. RIAA. Retrieved on December 26, 2018.
  4. Production Credits for Rich The Kid's 'The World Is Yours' Album. XXL. Retrieved on December 26, 2018.
  5. 5.0 5.1 Doughboy Beatz on Genius. Retrieved on December 26, 2018.
  6. Trai'D - Gutta Chick. DJBbooth.net. Retrieved on December 26, 2018.
  7. Trai'D Chart History. Billboard. Retrieved on December 26, 2018.
  8. Metro Boomin on Twitter. Twitter. Retrieved on October 7, 2019.
  9. Boominati Worldwide on Twitter. Twitter. Retrieved on October 7, 2019.
  10. Metro Boomin Launches Boominati Worldwide Label, Joins Bryson Tiller on Set It Off Tour. Billboard (28 June 2017). Retrieved on October 7, 2019.