Dounia Boutazout
Ọdịdị
Dounia Boutazout
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Aha n'asụsụ obodo | دنيا بوتازوت |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Jụn 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Casablanca |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Portuguese, French, Moroccan Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, stage actor, omee, omee ihe nkiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | Institut supérieur d'art dramatique et d'animation culturelle |
| Ihe nrite | Knight of the Order of National Merit |
Dounia Boutazout (a mụrụ n'abalị 13 ọnwa June, afọ 1981) bụ onye Morocco na-eme ihe nkiri. O nweela ọrụ dị mkpa na ihe nkiri TV dịka L'Couple, Nayda fīdouar na F'Salon.[1]
N'ọnwa Eprel afọ 2016 o kwuru na otu nwanyị gbajiri imi ya mgbe o kwuru na Boutazout agbaala n'ahịrị na-echere akwụkwọ gọọmentị.[2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ {{Cite news|language=fr|url=http://www.libe.ma/Dounia-Boutazout-frole-la-mort-apres-un-accident-de-voiture-provoque_a67082.html%7Ctitle=Dounia Boutazout frôle la mort après un accident de voiture provoqué|work=Libération|date=5 October
- ↑ Dounia Boutazout Attacked by Woman While Waiting in Line in Casablanca, 11 April 2016, MoroccoWorldNews, 23 April 2016