Dreamworld Africana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Dreamworld Africana bụ ogige ntụrụndụ nleherianya na ogige ntorobịa dị na Lekki, Lagos State.

E guzobere ya na afọ 2018, ebe nleherianya Dreamworld weere mpaghara ala nke ogo acre ya di (iri hectare anọ) ma emeghete ya maka ọha na eze na afọ 2013. Ogige ntụrụndụ ahụ bụ otu n'ime ogige nlehrianya ọturungwa kachasị na obodo ahụ. Ogige ntụrụndụ ahụ nwere ọtụtụ ihe na-adọrọ mmasị iji mee ka ndị ọbịa ya nwee obi ụtọ. Ihe na-adọrọ mmasị gụnyere ihe ndị dere mmiri na ndị kpọrọ nkụ, ụgbọ ala, carousal, roller coaster, ụgbọ okporo ígwè, njem na-atọ ụtọ, ebe ụmụaka na-egwuri egwu na ọtụtụ ndị ọzọ.[1][2][3]

Ndị na-etinye ego maka mmụta na ụlọ ọrụ onwe ha malitere ogige ntụrụndụ ahụ n'afọ 2010 nke dabere na ego mmepe akụ na ụba sitere na aka Gọọmentị Lagos Steeti. E nwere atụmatụ ịgbasawanye ogige ntụrụndụ na ihe na-adọrọ mmasị.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ajibola Amzat. "Dreamworld Africana Opens at Christmas", Nigerian Guardian, 14 November 2015.
  2. Andrew Iro Okungbowa. "DREAMWORLD AFRICANA: The excitement is just beginning", New Telegraph.
  3. 3.0 3.1 Jimoh Babatunde. "N1.5bn Dreamworld theme park will impact Nigeria tourism", the Vanguard, 17 November 2015. Retrieved on 8 January 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Official website.