Gaa na ọdịnaya

Driss Bensari

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Driss Bensari
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereDriss Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1942 Dezie
Ebe ọmụmụTaza Dezie
Ọrụ ọ na-arụuniversity teacher Dezie
Ụdị ọrụ yageophysics, astronomy, Ala ọma jijiji Dezie
Onye were ọrụMohammed V University Dezie
Ebe agụmakwụkwọIFP Energies nouvelles, Université Grenoble Alpes Dezie
Onye òtù nkeSociety for Technical Communication, International Council for Science, The World Academy of Sciences Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences Dezie

Driss Ben-Sari FAAS FTWAS (Templeeti:Lang-ar, amụrụ 1942) bụ ọkammụta mba Morocco na isi ọmụmụ Geophysics na ngalaba Civil Engineering na Mahadum Mohammed V dị na Rabat.

Ndụ na Ọrụ Ya

[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Ben-Sari na Taza, mba Morocco n'afọ 1942.[1] O nwetara nzere mbụ ya n'ihi ọmụmụ Geographical Sciences site n'ụlọ ọrụ National Institute of Geography dị na France n'afọ 1965. O nwetara nzere M.Sc ya n'isi ọmụmụ Applied Geophysics site na French Institute of Petroleum, tupu ọ mechaa mezuo ma nweta nzere Ph.D ya n'isi ọmụmụ Sayensị ihe ndị a na-ahụ anya na Mahadum Grenoble n'afọ 1977.[2][3] Ben-Sari mèchàrà laghachi Morocco, wee bụrụ ọkammụta n'isi ọmụmụ Geophysics na ngalaba Civil Engineering nke Mohammadia School of Engineering, Mahadum Mohammed V, Rabat kemgbe afọ 1978.[4][5][6]

Ben-Sari jere ozi dịka onye nchịkwa nke ụlọ ọrụ International Centre of Sciences and High Technology, na onye isi oche nke ụlọ akwụkwọ Moroccan Institute of Astronomy, ụlọ ọrụ National alert network for earthquakes, nakwa ụlọ ọrụ National Centre for Research and Planning of Science.[7][8] Ọ bụ onye òtù Society for Technical Communication, International Council for Science, na Independent World Commission on the Ocean. [2][9][10]

Ben-Sari bipụtara akwụkwọ ncheta ya: Vivid memories (Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.), testimonies and experiences of a lifetime.

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya

[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Ben-Sari dịka onye òtù African Academy of Sciences (FAAS) n'afọ 1987,[7][11] and Fellow of the World Academy of Sciences (FTWAS) in 1988.[12] Ben-Sari natara ihe nrite Scientific Grand Prize nke mba Morocco.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]