Duiker (surname)
Ọdịdị
Aha nna Duiker ([ˈdœykər]) bụ aha sitere Dutch na Afrikaans nke n'asụsụ abụọ ahụ pụtara "diver".[1][2] Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:
- Itumeleng Duiker (amụrụ n'afọ nari itoolu iri asaa na abụọ), onye bọọlụ bọọlụ nke Botswana
- Jan Duiker (nari iri asatọ iri itoolu rue narị iri itoolu iri atọ na ise), onye Dutch na-atụpụta ụkpụrụ ụlọ
- K. Sello Duiker (narị iri itoolu iri asaa na anọ na afọ puku abụọ na ise), onye edemede Ndịda Africa
- Simon Duiker (1874-1941), onye na-ese ihe Dutch
- William J. Duiker (amụrụ n'afọ 1932), onye bụbu onye ọrụ United States Foreign Service
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Duiker Surname Distribution. forebears.io. Retrieved on 23 December 2017. “Approximately 2,441 people bear this surname. Most prevalent in: South Africa; Highest density in: Netherlands.”
- ↑ Statistics and meaning of name Duiker. namespedia.com. Retrieved on 23 December 2017. “Surname Duiker is used at least 238 times in at least 9 countries.”