Duke Udi
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1976 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Templeeti:Infobox football biography
Duke Udi (amuru 5 May 1976) bu onye na agba footbọl Naijiria . Ọ bu onye koochi na Giwa FC na Naịjirịa ugbua.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Udi bidoro ọrụ ya na Concord FC n'afọ 1993 ọ so na otu Shooting Stars FC nke meriri Nigeria Premier League na 1995. Ọ kwagara na ọgbakọ Grasshopper dị na Switzerland Ọ gwuri egwu na 1995–96 UEFA Champions League . [1] [2]
Na 2002, ọ pụtara na Njikọ Russia na FC Krylia Sovetov Samara . [3] 2006 pụtara maka ndi Lobi Stars FC tupu ịmaliteghachi na Shooting Stars. Na 28 August 2008, ọ hapụrụ Akwa United FC wee laghachi Niger Tornadoes .
Mgbe ọ nwetasịrị akwụkwọ ikike nchịkwa na United States, e goro ya ka ọ bụrụ onye nchịkwa Giwa FC na Julaị 2014.
Mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gbara bọọlụ mba ofesi maka Naijiria, na egwuregwu ikpeazụ ya na asọmpi Iko Mbaụwa nke afọ 2002 . [4] '
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mannamart BlogSpot: Life's boring without football – Duke Udi. Mannamart BlogSpot (2011-08-03). Retrieved on 2018-05-14.
- ↑ UEFA.com
- ↑ "Крылья Советов" (Самара) - Официальный сайт. ks.samara.ru. Archived from the original on 2011-10-04. Retrieved on 2018-05-14.
- ↑ Duke Udi - InfoHub. infohub.xyz.ng. Retrieved on 2020-05-29.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Duke Udi at National-Football-Teams.com