Dunukofia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dunukọfia
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°16′26″N 6°58′41″E Dezie
Map

Ndị bi na ya bụ ndị na-akọ ugbo, mana e mewo nnukwu ụzọ n'ahịa na agụmakwụkwọ. Ọnụ ọgụgụ ndị mmadụ ebe a bụ otu n'ime ndị kachasị elu na Nigeria niile. Enwere ụlọọgwụ izugbe na Ifitedun na Ukpo. Enwekwara ụlọ akwụkwọ sekọndrị iri na abụọ maka ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. Dunukofia so na ọchịchị ime obodo a na-enweta na steeti Anambra, okporo ụzọ gọọmenti etiti na steeti na-agafe n'ebe dị iche iche. St Mary's High ulo akwụkwọ Ifitedunu bụ otu n'ime ụlọ akwụkwọ kacha ochie na steeti Anambra.

  • St. Mary's High ulo akwụkwọ Ifitedunu
  • Walter Eze Memorial Sekondri ulo akwụkwọ, Ukpo
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ Umunnachi
  • Nneamaka Girls' Sekondri ulo akwụkwọ Ifitedunu
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ Ukpo
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ Ukwulu
  • Girls Secondary School, Umudioka
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ Nawgu

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]