Durosinmi
Ọdịdị
Aha nna Durosinmi bụ aha Naijiriab. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:
- Adefolarin Durosinmi (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri itoolu na otu), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Dr. Lateefah Durosinmi (amụrụ n'afọ 1957), onye Naijiria na-emepụta kemịkal na agụmakwụkwọ
- Omoba Yinka Durosinmi (amụrụ n'afọ 1961), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria