E.C. Scott

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
E.C. Scott
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha ezinụlọ yaScott Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1950 Dezie
Ebe ọmụmụOakland Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko, talent manager Dezie
ebe agụmakwụkwọSkyline High School Dezie
ụdịsoul music Dezie
akara ndekọBlind Pig Records Dezie

E.C. Scott (amụrụ na Septemba 14, 1951 ma ọ bụ na ngwụcha afọ 1950) bụ ónyé America eletrik blues, soul blues, gospel na soul singer, songwriter, record producer na telivishọn host.[1] Jerry Wexler, kpọrọ Scott "otu ónyé na-agụ egwú nke Chineke".[2] A họpụtara ya màkà itoolu Blues Music Awards, ya na Ray Charles, Patti LaBelle, Lou Rawls, John Lee Hooker, na Ohio Players kerịtala ihe nkiri ahụ.[3][4]

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'oge ọ bụ nwata, ọ hụrụ ndị na-agụ egwú gospel dịka Shirley Caesar na Inez Andrews.[1] Ọ bụrụkwara abụ na St. John Missionary Baptist Church.[3] O mechara lekwasị ányà na egwu mkpụrụ obi mgbe ọ nụsịrị redio ụmụnne ya nwanyị. Scott malitere ịbụ abụ na klọb abalị mgbè ọ dị afọ iri na isii, ọ na-arụkwa ọrụ ọkachamara afọ abụọ ka e mesịrị. Alụmdi na nwunye na ịzụlite ụmụ atọ mere ka Scott tinye ọrụ egwu ya n'otu akụkụ, tupu ọ kpọlite ya mgbe ụmụ ya toro.[1] Na mbido na-eme jazz, ọ laghachiri na blues na R&B ozugbo òtù nkwado ya, nke aha ya bụ Smoke, nọ n'ọnọdụ. Ọ rụrụ ọrụ gbụrụ-gbúrụ San Francisco, gụnyere oge dị ka ndị na-eme ihe nkiri n'ụlọ oriri na nkwari abalị a na-akpọ Slim's.[1][4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Steve Huey. E.C. Scott | Biography & History. AllMusic. Retrieved on 2015-11-23.
  2. Blind Pig Records. Blind Pig Records. Archived from the original on 2015-11-24. Retrieved on 2015-11-23.
  3. 3.0 3.1 EC Scott. Ecsproductions.com. Archived from the original on 2015-10-13. Retrieved on 2015-11-23.
  4. 4.0 4.1 E.C. Scott's Biography — Free listening, videos, concerts, stats and pictures at. Last.fm. Retrieved on 2015-11-23.