Earle Maynier

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Earle Maynier (nwụrụ na Septemba 1972) bụ onye nnọchi anya mba Jamaika nke jere ozi dị ka Kọmishọna Ukwu Jamaika na Canada site na 1962 ruo 1965. [1][2] Maynier sokwa na Trade Liberalization Proposals nke ọdịda anyanwụ Indies mere. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Ụlọ akwụkwọ akụnụba

Maụmọdụ akụ na ụba nke praịm minista abụọ, Alexander Bustamante, praịm Minista mbụ nke mba ahụ, na Norman Washington Manley, onye jere ozi dị ka praịmminista nke abụọ nke Jamaica.   [citation neekad]

Earle Maynier lụrụ Elsie Solomon Hylton. Ha nwere ụmụ nwanyị abụọ, Helen na Shirley.[3] Nwunye ya nke abụọ bụ Dr. Hyacinth Lightbourne, onye so n'ime ndị dọkịta atọ mbụ nke Jamaika na mba ahụ. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Ụlọ Akwụkwọ ọgwụ London. Nwunye ya nke atọ bụ Ivy Lawrence, onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum McGill. Ọ natara akara ugo mmụta iwu na Mahadum nke Toronto . [4]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Earle Maynier dies", Kingston Gleaner, 7 September 1972. Retrieved on 29 September 2012.
  2. Jamaican High Commissioners to Canada. jhcottawa.ca. Jamaican High Commission, Ottawa. Retrieved on 4 October 2019.
  3. United States. Congress. Senate. Report. U.S. Government Printing Office. 
  4. Johnson Publishing Company (March 1968). Ebony. Johnson Publishing Company.