Ebe Nchekwa Okike nke Spioenkop Dam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ebe Nchekwa Okike nke Spioenkop Dam
protected area
mba/obodoSouth Africa Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaKwaZulu-Natal Dezie
nhazi ọnọdụ28°40′0″S 29°31′0″E Dezie
significant placeLadysmith Dezie
Map

Dam Nature Reserve nke Spioenkop ma ọ bụ Spion Kop Nature Reserve bụ ebe a na-echebe na KwaZulu-Natal, nke Ndịda Afrịka Ọ dị nso na ebe a ana kpo Ladysmith na Winterton nke bụ obodo kacha nso, ọ dịkwa ihe dị ka hekta nde anọ na narị anọ (17 mi). Enwere ike iru ebe agha akụkọ ihe mere eme site n'okporo ụzọ.[1]

E guzobere ogige ntụrụndụ ahụ na afọ 1975.[2]

Ọnọdụ ihu igwe dị jụụ, na mmiri ozuzo kwa afọ nke ihe dị ka narị asatọ na iri na anọ mm kwa Skwer mita. Oge mmiri ozuzo bụ n'oge ọnwa Machị ruo Ọktoba.[3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebe ndị a na-echebe na Ndịda Afrịka

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Spion Kop Nature Reserve. Archived from the original on 2012-07-23. Retrieved on 2023-05-10.
  2. Ezemvelo KZNWild |. www.kznwildlife.com. Archived from the original on 2020-06-07. Retrieved on 2021-02-09.
  3. Spioenkop Nature Reserve (en-US). BirdLife South Africa. Retrieved on 2021-02-09.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]