Ebe olili ozu Yaba
Ọdịdị
Ebe olili ozu Yaba dị na Yaba, mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Lagos, Naịjirịa. Ọ bụ ebe ili ozu ndị nkịtị nke a maara n'ógbè ahụ dị ka Ebe ili ozu Atan.
Ebe olili ozu ahụ nwere nnukwu ili agha nke oge Agha Ụwa nke Abụọ na Naịjirịa.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Kọmitii Na-ahụ Maka Ili Agha nke Commonwealth
- Yaba Cemetery at Find a Grave