Ebele Okobi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ebele Okobi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women Dezie

Ebele Okobi bụ onye ọkaiwu Naijiria, onye na-akwado ikike rụrụ mmadụ na onye ntụzi iwu ọha maka Afrịka na Facebook . [1] [2] Ọ bụ onye isi iwu gbasara ikike rụrụ mmadụ na Yahoo na onye ọka iwu ụlọọrụ na Davis Polk & Wardwell dị na New York. Ebele bụ onye guzobere bọọdụ nke Global Network Initiative, Ọ bụ onye otu n'ime kansul na mba ọzọ mmekọahụ ma na-eje ozi na bọọdụ ndụmọdụ nke Women in Technology na Naijiria na TipHub.  O durula ihe omume ọha na eze ma mee mkpọsa n'irio gbasara ihe gbasara obi ọjọọ ndị uwe ojii na mba US nakwa UK, okwu dị ya nso n'obi ya ka ndị uwe ojii America gbuchara nwanne ya nke bu nwoke bụ Chinedu Okobi na Ọctoba n'afọ pụkụ abụọ na ịrị na asatọ. [3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Okobi nwere BA na Psychology site na Mahadum Southern California na JD na iwu sitere na Columbia Law School na MBA Asambodo des Études sitere na HEC Paris. [4] [5] [6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ebele Okobi (en-US). BizNis Africa (2017-04-21). Archived from the original on 2022-02-23. Retrieved on 2021-02-18.
  2. TechHerNG (2015-12-09). Ebele Okobi: A determined woman is a force of nature (en-US). TECHHER. Retrieved on 2021-02-18.
  3. Ebele Okobi (en-GB). PolicyMogul. Retrieved on 2021-02-20.
  4. Nigeria's Ebele Okobi among most influential black people in UK – The Nigerian Insider News. thenigerianinsidernews.com. Archived from the original on 2020-05-31. Retrieved on 2021-02-18.
  5. Ebele Okobi (en-US). OKAYAFRICA's 100 WOMEN. Archived from the original on 2021-05-20. Retrieved on 2021-02-18.
  6. Ebele Okobi (en-US). Concordia. Retrieved on 2021-02-20.