Ebute Ero Market

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ebute Ero Market bụ ahịa dị na Ebute Ero, obodo dị na Steeti Lagos , Naijiria.[1] Ebute Ero Market dị n'ebe ndịda Makoko, nso Brown Square.[2]

Ahịa ahụ bụ otu n'ime ahịa kachasị ochie na nke kachasị ukwuu na Naịjirịa.[3][4]

Na Jenụwarị, na afọ 2013, a chọtara nkume dị omimi nke nwere ihe odide Arabic n'ala ahịa ahụ.[5]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]