Ediene

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ediene bụ obodo yana otu n'ime ezinụlọ ise dị na Abak.[1]  Ndị bi na ya na-asụ asụsụ Annang.