Edite Tenjua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Edite Tenjua
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSão Tomé and Príncipe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Disemba 1972 Dezie
Ebe ọmụmụSão Tomé and Príncipe Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Foreign Affairs of São Tomé and Príncipe, Minister of Justice Dezie
so naAfrican Economic Conference 2020 Dezie

Edite Ramos da Costa Tenjua (Amụrụ na 31 Disemba 1972) bụ onye ọka iwu na onye ọchụnta ego nke São Tomé na Príncipe bụ Minista Ikpe Ziri Ezi site n'afọ 2012 ruo afọ 2014, jere ozi n'ụlọ ikpe iwu nke mba ahụ site n'afọ 2019 ruo afọ 2020, ma bụrụ Minista nke Mmekọrịta Mba Ọzọ kemgbe ọnwa Septemba 2020.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]