Gaa na ọdịnaya

Edith Agu-Ogoke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Edith Agu-Ogoke
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEdith Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Ọgọọst 1990 Dezie
Ebe ọmụmụOwẹrrẹ Dezie
Ọrụ ọ na-arụboxer Dezie
Ụdị egwuregwuboxing Dezie
So naboxing at the 2012 Summer Olympics – women's middleweight Dezie

Edith Ogoke (28 Ọgọstụ, Owerri ) bụ nwa agbọghọ Naijiria na-akụ ọkpọ.[1] N'egwuregwu Olimpik Summer 2012, ọ gbara asọmpi n'asọmpị ịdị n'etiti ụmụ nwanyị, mana e meriri ya na agba nke abụọ.

Na 2014 Commonwealth Games, o meriri ihe nrite ọla, na-eti Shiromali Weerarathna tupu ọ merie Savannah Marshall . [2]

Edensịbịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Edith Ogoke Bio, Stats, and Results (en). Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 2020-04-18. Retrieved on 2020-04-05.
  2. Glasgow 2014 - Edith Ogoke Profile. g2014results.thecgf.com. Archived from the original on 2022-03-06. Retrieved on 2020-04-05.