Edwige Bancole
Ọdịdị
Edwige Bancole
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Benin |
| Obodo maka egwuregwu | Benin |
| Aha enyere | Edwige |
| Aha ezinụlọ ya | Bancole |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | 1980 Summer Olympics |
Edwige Bancole bụ onye Benin na-agba ọsọ. O sonyere na 100 mita ụmụ nwanyị na 1980 Olimpik oge okpomọkụ . Ọ bụ nwanyị mbụ nọchitere anya Benin na Olimpik.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ First female competitors at the Olympics by country. Olympedia. Retrieved on 8 June 2020.