Egbeda
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
isi steeti | Egbeda |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oyo state |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 7°22′53″N 3°57′59″E, 7°23′13″N 4°2′43″E, 7°22′53″N 3°57′59″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Egbeda local government |
Executive òtù | supervisory councillors of Egbeda local government |
òtù omebe iwu | Egbeda legislative council |
Egbeda bụ ọchịchị ime obodo na Oyo State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Egbeda. Egbeda local government e weputara Lagelu Local Government na 1989. Koodu nzi ozi nke ebe ahu bu 200109
Ọnụ ọgụgụ mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]O nwere mpaghara nke 191 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ nke 281,573 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Gọọmentị
[dezie | dezie ebe o si]Egbeda ime obodo na-ekewa n'ime ngalaba iri na otu: Erunmu, Ayede / Alugbo / Koloko, Owo Baale / Kasumu, Olodan / Ajiwogbo, Olodo / Kumapayi I, Olodo II, Olodo III, Osegere / Awaye, Egbeda, Olode / Alakia, na Olubadan Estate.
Onye isi oche a họpụtara ahọpụta na ndị kansụl 11 a họpụtara site na ngalaba ọ bụla na-eduzi Gọọmentị Obodo.
Onye na-achị ọdịnala ugbu a bụ Elegbeda nke Egbeda Oba Victor Sunday Olatunde Okunola onye bụkwa onye otu Oyo State of Council of Obas and Chiefs.