Egbere

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

N'akụkọ ifo Yoruba, Egbere bụ mmụọ ọjọọ nke bi n'ọhịa ma a na-ahụ ya n"abalị.[1]

A na-ekwu na ọ dị mkpụmkpụ, nwere (obere) mat, ma na-ebe ákwá oge niile.[2][3] Ọzọkwa na onye ọ bụla na-ewere onwunwe n'aka ya ga-aba ọgaranya karịa ka e nwere ike ichepụta n'echiche.

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Crowther (1852). A Vocabulary of the Yoruba Language. Seeleys. 
  2. Dopamu, Ade. "The Yoruba Religious System". Africa Update 6.3 (1999): 2-17, p. 7.
  3. Jimoh, Shaykh Luqman. "The Yoruba concept of spirit husband and the Islamic belief in intermarriage between jinn and man: A comparative discourse". International Conference on Humanities, Literature and Management (ICHLM'15), Jan. 9-10, 2015, Dubai (UAE). 2015, p. 1.