Ego iheanacho ogbara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ego iheanacho ogbara

Ego Ihenacho Ogbaro bu oye otu ndi ogu egwu akporo Africano music band nke Lagbaja. Ego bu nwa ada Nigerian na agu egwu. Amuru ya name obodo Imo state. Oruro oru na otu egwu Lagbaja. Ohaneze matara ya site n'olu oma ya na egwu ndi nke akporo " Konko Below, Nothing for you ya na Never far away". Ya na Lagabja garage mba di iche iche kwa mgbe. Ego hapuru otu egwu Lagbaja ichu igu egwu nke ya na afo 2007. S