Egon, Nigeria

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Egon, Nigeria
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Nasarawa Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ8°44′28″N 8°32′32″E, 8°44′58″N 8°26′25″E Dezie

Nassarawa-Eggon bụ ógbè Gọọmentị Obodo na Steeti Nasarawa, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ obodo ya dị n'obodo Eggon.

O nwere mpaghara nke km² otu puku na narị abụọ na asatọ na ọnụ ọgụgụ mmadụ narị puku mmadụ na iri na anọ na iteghete na otu narị na iri abụo na iteghete 149,129 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 960.[1]

Mpaghara Gọọmentị Obodo Eggon

Gọọmenti obodo Eggon nwere isi ụlọ ọrụ n'obodo Eggon ma nwee obodo na mpaghara Ende, Ginda, Alizaga, Arugbadu, Bakyano, Eggon, Sako, Umme, Agunji, Alogani, Arikpa, Ezzen, Wakama, Angbaku, Buba, Galle, Gbamze, Ogbagi, Wogan na Ubbe.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.