Egwu Abigbo Mbaise

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Egwu Abigbo Mbaise
type of dance
obere ụdị nkeite egwu Dezie
omenalaNdị Igbo Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie

Abigbo bụ egwu eji mara ndi Umuaju Mpam Ekwerazu Ahiazu  Mbaise, n'Imo steeti. O bidoro n'aka ndi okenye mbụ ruo ugbu a. A na eji ya eme mmemme di iche iche na mbaise na Imo steeti. E burula egwu a ga mmemme na obodo ndi ozo di na Amerika, Africa na ebe ndị Igbo bi. A na eji ya emekwe emume Easter na oge igba onya ego. O bu egwu nwoke ma ndị nwanyị na-agba.

Akwa egwu a na-eji bu nke a na akpọ omere ekpe, ya bụ nke na adụ sote ya ni na enye ndị na-agba egwú ahụ ntụziaka. A na-eji nke a na-akpọ "ekelebe" na Ogele. Ogele ahu na-eme egwu ndi nke nọ n’okpuru na-adapụta. E nwekwere ọkwa, nke na-eme egwu owulaghi ana akụ, yila a maachị, ya na adaba n’ ihe. E nwere nke a na-akpọ ọsha ma ọbu ụyara. Nke ehi na-eme ahụ mmadụ na-ama jiji. E nwere nke a na-akpọ ataña.

A na-arụpụta ngwa égwu ndị a n’ ala igbo. O nwere ndị ejiri osisi rụọ, nwere ndi eji igwe rụọ, nwere ndi ejiri akpụkpa anụ kwee[1]

Ngwa Egwu Abigbo Mbaise[dezie | dezie ebe o si]


Vidio[dezie | dezie ebe o si]

ABIGBO MBAISE DANCE




Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. AID Project (2023-2-4). Audiovisual of Igbo Dances project. https://commons.wikimedia.org/wiki/File:ABIGBO_MBAISE_DANCE.webm. Retrieved on 2023-3-11.