Egwu Adamma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Egwu Adamma
music genre
obere ụdị nkedance music, tropical music Dezie
mba osiNaijiria Dezie
ndị n'eme yaNdị Igbo Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie


Egwu Adamma [1]bụ egwu nke ndị Ekama Amankwọ Ngwo, Ụdị Local Government, n’ Enugwu Steeti. Adamma pụtara maa yiri nwaanyị. Ya bụ egwu pụtara ihe n’afọ 1985. Ihe ana-akpọbu ya bụ oke eri igwè tupu agbanwe aha ya, o wee na-azazi Adamma. Ọ bỤ egwu eji eme ndi mmadụ obi Ụtọ nke na enyere aka ịchụ ọria ma gbanahụ inwụchu ọnwụ. Maka mgbe ọ nụkwa eme Amansị ụmụnwaanyi na-eme obi ana atọ ma nwoke ma nwaanyị ụtọ. Egwu a malitere site n' óménàlà di na mgbe gboo.

Ugbu a, o nweziri usoro ndi ọhụụ na ya. Adamma nwere usoro dị iche iche esi agba ya. Ọ dịka usoro egwu onye dị egwu ogiga maka onwere ike íshí na nkea baa na nke ọzọ. Mgbe mbụ ọ na bụ sọsọ oge ana-eme ekwamozu ka ana-agba ya mana kịtaa, ị chọgodụkwa ịba nwata aha, chọọ ka ndụ madụ nwee obu ọcha. Nwenyi Adamma bụ nweyị ụmụnwanyi bídó na íshí ruo n’ ụkwụ. Ọ nwelụ ịchafụ, ihe onu, mgbaneka na izo. Ekwa ya niile bụ ekwa ụmụnwanyi.[2]

Mkpọpụta[dezie | dezie ebe o si]




Vidio[dezie | dezie ebe o si]

Egwu Adamma









Edensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://commons.wikimedia.org/wiki/File:ADANMA_DANCE.ogg
  2. A. I. D. Project (2023-02-04). A.I.D Project on Egwu Adamma. Retrieved on 2023-03-11.