Egwu Akporogwu/Ekperavu
Ọdịdị
Egwu Agborogwụ
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Ụdị | traditional folk music |
| Ndị ji ya eme ihe | Ndị Igbo |
Agborogwụ ma ọ bụ Ekereavụ bụ egwu eji mara Ogorinawuibe, Umumbiri Oparanadim Ekwerazu, Ahiazu Mbaise n'Imo steeti. O bu omenala e Jiri mara obodo a nke ha na-ejie eme mmemmé. Dika ikwa ozu, ọṅụ nwa ma o bu igba akwukwo. O kariala otu narị afọ ejiri mara egwu a nke sitere na aka nnanna ndi obodo nwe egwu a. A na eji ekwe, ọyọ na akwa ndi ozo aku egwu Agborogwụ[1].
Ngwa egwu
[dezie | dezie ebe o si]- Ekwe nta
- Ogele
- Oyara
Vidio
[dezie | dezie ebe o si]X
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ AID Project (2023-02-04). AID Project. https://commons.wikimedia.org/wiki/File:AGBOROGW%E1%BB%A4_DANCE.webm. Retrieved on 2023-04-04.