Egwu Ite-Igbo
Ọdịdị
Egwu Ite-Igbo
obere ụdị nke | folk dance |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
ndị ji ya eme ihe | Ndị Igbo, Ohafia |
Egwu Ite-igbo [1]bụ egwu eji mara ndi obodo ọhafia n'Abia Steeti. Ọ bụ egwu eji eje agha, nweta mmeri site na igbute isi ndi iro nke na egosi onye bu dike na nwoke. Ọ bụ egwu ndị ikom. Ndị iyom anaghị agba ya,
A na eji ite-igbo eme mmemme iri ji Ọhafia ma ọ bụ mgbe onye ike aka ya dị ocha nwụru.
Ndi ikom na-ekpu okpu agụ nke e Jiri mara ha n' isi. Okpu agụ a nwere Ihe uhie, ihe oji na ihe ọcha. Ihe ufie ọhụ bụ mgbeyi, ihe ojiri ọhụ bụ agbisi, ihe ọcha ahụ bụ ụtọrọ si yana akwara[2].
Mkpọputa
[dezie | dezie ebe o si]
Vidio
[dezie | dezie ebe o si]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ https://commons.wikimedia.org/wiki/File:ITE_IGBO_DANCE.ogg
- ↑ AID Project (2023-02-04). [https://commons.wikimedia.org/wiki/File:ITE_IGBO_DANCE.webm Audiovisual of Igbo Dance]. Retrieved on 2023-03-11.
- ↑ A.I.D project (2023-2-4). Audiovisual Igbo Dance. Retrieved on 2023-03-11.