Egwu Mmọnwụ Atụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Egwu MMọnwụ Atụ
type of dance
mba/obodoNaijiria Dezie
ndị ji ya eme iheNdị Igbo Dezie
EGWU MMỌNWỤ ATỤ

Egwu Mmọnwụ Atụ bụ egwu ndụ Ekama Amankwọ Ngwo. Atụ bụ anụ  ihe nọchitere enya anụmanụ shiriike, anụ na-akpa ike. Atụ anụ ekwu makụnya bụ ihe dịka ihe na-egbo ọgụ,  maọbụ achụsa ndị madụ, maka Atụ a na-ekwu makụya na-eji ụtalị ekanịbọ Ịwụ na ọgbọ nọọ nwayọ. Mgbe izizi, n’oge mbụ , Atụ bụ sọsọ akwa bụ ihe eji ya eje. Manụ kịtaa, nwụọhụnụ,agha jị Atụ eje eme kụ ndị madụ nwee obi aṅụrị. Makana ụsọrọ egwụ nkenye dụkwaga ighe na-enye obi aṅụrị n’ụdị nkenye. Tupu edozighelie ya, ọ bụ sọsọ ụtalị ka ọ na etivu.  Mana kịtaa ọ tichakwaa ụtalị, Ọ tee egwu, nwee ike mee ndị mmadụ obi ọcha. Nke na eme oge ndị Adamma chọrọ ije National Fesitival nụ Lagos na afo 1988. Na ihi na Atụ bụ anụ shiriikie ụmụnwaanya, maọbụ Ụmụaka anụghe enejere maka ọbụghị ihe ụmụ nwaanya maọbụ ụmụaka. Na oge ugbua, o bughi naani ekwa ka eji ya eme. Eji ya eme obi uto na ihe ndi di iche di ka iba nwa ewha site na usoro ya. Ngwa egwu eji akụọ ya bu ogene, abia dị iche iche , ma nke a na-akpa n’evụ, udu, na opu.[1]

Ngwa Egwu[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. A. I. D. Project (2023-02-04). English: Atụ Masquerade dance is an igbo cultural dance of the Akama Ngwo people of Ama Nkwo, Udi Local Government Area in Enugu State, Nigeria. It is only performed by men for entertainment purposes. This audiovisual was recorded in Akama Ngwo people of Ama Nkwo, Udi Local Government Area in Enugu State on 2 September 2022. The video features a dance performance from the Adanta cultural troupe and a story from Ani Donald Aguabata in Udi, Enugu State. The video was directed and produced for the Audiovisuals of Igbo Dances Project (AID) by Tunde Oladimeji, a notable documentary film maker in Nigeria.. Retrieved on 2023-03-12.