Egwuregwu Afrịka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Egwuregwu Afrịka
association football club
Oge/afọ mmalite1936 Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba/obodoTanzania Dezie
otu egwuregwuTanzanian Premier League Dezie
ebe obibiMkwakwani Stadium Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụTanga Dezie

African Sports Club bụ otu egwuregwu bọọlụ nke dị n'obodo Tanga, Tanzania . Ha sonyere na asọmpi nke afọ 2015/2016 Tanzanian Premier League, ọkwa kachasị elu nke egwuregwu bọọlụ na Tanzania.[1][2]

A na-egwu egwuregwu n'ụlọ na Mkwakwani Stadium.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Top guns kick off season on high tempo. The Citizen. Archived from the original on 2018-10-23. Retrieved on 2023-03-28.
  2. Vodacom Premier League 2015/2016. FIFA. Archived from the original on November 29, 2013.