Ekene

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ekene bụ aha nwoke. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere ndia:

  • Ekene Emigo (amụrụ n'afọ 1984), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Ekene Ibekwe (amụrụ n'afọ 1985), onye America-Nigeria na-agba bọọlụ
  • Ekene Igwe (amụrụ n'afọ 1988), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Ekene Ikenwa (amụrụ n'afọ 1977), onye Naijiria na-agba bọọlụ