Ekwusigo
Ọdịdị
Ekwusịgo
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 6°3′17″N 6°49′43″E, 5°58′50″N 6°50′24″E |
Ekwusigo bụ lokal goomenti aria nke di n'obodo Anambara Steeti,South-Central Naijiria. Obodo ndi mejuputara ya bu Ozubulu,Oraifite,Ichi na Ihembosi.
Ụlọ akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Nke a bụ ndepụta ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na ime obodo Ekwusigo:
Community Sekondiri Skul,Ichi
Union Sekondiri Skul,Ichi(Gss)
Community Sekondiri Skul,Ihembosi
Boys Sekondri Skul,Oraifite
Girls Sekondiri Skul,Oraifite
Community Sekondiri Skul,Ozubulu
Girls Sekondiri Skul,Ozubulu
Zixton Sekondiri,Ozubulu
Ndị ama ama
[dezie | dezie ebe o si]Azuka Okwuosa- comishiona na-ahubu maka Oru na njem Okporo uzo
(Sir Emeka Offor)
Enwekwara umu ntororbia dika;
(Engr Michael Nwosu)
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]Lokal Goomenti ndi digasi na Anambara Steeti nke bidoro na July 21,2007; enyochara ya na October4, 2007.