Eleko Beach
Ọdịdị


Eleko Beach bụ ụsọ osimiri nke mmadụ nwere. Ọ dị na Lekki Peninsula, ihe dị ka kilomita ịrị atọ n'ebe ọwụwa anyanwụ nke agwetiti Lagos na Naịjirịa.[1] Ọ meghere n'afọ 1989.[2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ebiz Guides (2006). Nigeria (in Bekee). MTH Multimedia S.L. ISBN 978-84-933978-3-8.
- ↑ "Beach holidays 2015: Best beaches in Lagos". The Vanguard. January 9, 2015. Retrieved May 10, 2015.
- ↑ Bosede Olusila-Obada (December 15, 2012). "Lagos beaches gearing up for fun-seekers". The Punch. Archived from the original on May 18, 2015. Retrieved May 10, 2015.