Elie Mbonda
Ọdịdị
Elie Mbonda bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Cameroon. Ọ bụkwa onye otu nzuko omeiwu Pan-African ebe Elie bụ onye so na kọmitii ahụike, ọrụ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Ọ bụ ezie na ọ bụghị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Elie bụ onye otu ngalaba na Mahadum Yaoundé.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị otu omeiwu Pan-African